Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JỌN 14:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JỌN 14:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Kwere ihe m kwuru na anọ m nʼime Nna, na Nna nọkwa nʼime m. Ma ọ bụghị otu a, kwerenụ nʼihi ọrụ ebube ndị a.

JỌN 14:11 IGBOB (Bible Nso)

Kwerenum na Mu onwem nọ nime Nnam, Nnam nọ kwa nimem: ma ọ bughi, kwerenum n'ihi ọlum onwe-ha.