JỌN 10:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JỌN 10:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Abụ m onye ọzụzụ atụrụ ọma; amaara m atụrụ m, atụrụ nke m makwaara m.
Kesaa
JỌN 10 BIUJỌN 10:14 IGBOB (Bible Nso)
Mu onwem bu onye-ọzùzù-aturu ọma; ama-kwa-ram aturu nkem, aturu nkem ma-kwa-ram
Kesaa
JỌN 10 IGBOB