Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JEREMAIA 51:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JEREMAIA 51:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“O sitere nʼike ya mee ụwa; ọ tọrọ ntọala ụwa mee ka o guzosie ike site nʼamamihe ya, ọ jikwa nghọta ya setịpụ eluigwe niile.

JEREMAIA 51:15 IGBOB (Bible Nso)

Onye jiworo ike-Ya me uwa, Onye jiworo amam-ihe-Ya me ka elu-uwa dum madu bi guzosie ike, Onye jiworo nghọta-Ya setipu elu-igwe