Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JEREMAIA 50:20 - Compare All Versions

JEREMAIA 50:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼụbọchị ndị ahụ, ma na mgbe ahụ,” otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri, “a ga-achọ ajọọ omume nke Izrel, ma ọ dịghị nke a ga-achọta. A ga-achọkwa mmehie niile nke Juda, ma o nweghị nke a ga-achọta, nʼihi na aga m agbaghara ndị ahụ m mere ka ha fọdụ mmehie ha.

JEREMAIA 50:20 IGBOB (Bible Nso)

N'ubọchi ahu, na na mb͕e ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), agāchọ ajọ omume Israel, ma ọ gaghi-adi; agāchọ kwa nmehie nile nke Juda, ma agaghi-achọta kwa ha: n'ihi na M'gāb͕aghara ndi M'nēme ka ha fọdu nmehie-ha.