JEREMAIA 38:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JEREMAIA 38:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ha agaghị enyefe gị nʼaka ha,” ka Jeremaya zara ya. “Rubere ONYENWE ANYị isi, site nʼime ihe m gwara gị. Mgbe ahụ, ihe niile ga-agara gị nke ọma. A ga-echebekwa ndụ gị.
Kesaa
JEREMAIA 38 BIUJEREMAIA 38:20 IGBOB (Bible Nso)
Jeremaia we si, Ha agaghi-enye gi n'aka-ha. Biko, ge nti olu Jehova, n'ihe nke mu onwem nāgwa gi: o we diri gi nma, nkpuru-obi-gi gādi kwa ndu.
Kesaa
JEREMAIA 38 IGBOB