JEREMAIA 38:2
JEREMAIA 38:2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ihe ndị a ka ONYENWE ANYị kwuru, ‘Onye ọbụla nọgidere nʼime obodo a ga-anwụ site na mma agha, maọbụ site nʼụnwụ, maọbụ site nʼọrịa na-efe efe. Ma onye ọbụla pụkwuru ndị Babilọn ga-adị ndụ. Ọ ga-adị ndụ, nʼihi na ọ ga-echebe ndụ ya.’
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 38