JEREMAIA 37:15 - Compare All Versions
JEREMAIA 37:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha were iwe megide Jeremaya, nye iwu ka e tie ya ihe, kpọchiekwa ya nʼụlọ Jonatan, ode akwụkwọ. Nʼihi na ha ji ụlọ ahụ mere ụlọ mkpọrọ nʼoge a.
Kesaa
JEREMAIA 37 BIUJEREMAIA 37:15 IGBOB (Bible Nso)
Ndi-isi we wesa Jeremaia iwe, tie ya ihe, tiye ya n'ulo-nkpọrọ, bú ulo Jonatan ode-akwukwọ; n'ihi na ulo ahu ka ha mereri ulo-nkpọrọ.
Kesaa
JEREMAIA 37 IGBOB