Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JEREMAIA 35:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JEREMAIA 35:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị a bụ okwu ONYENWE ANYị nke ruru Jeremaya ntị nʼoge ọchịchị Jehoiakim nwa Josaya eze Juda sị ya

JEREMAIA 35:1 IGBOB (Bible Nso)

Okwu ahu nke ruru Jeremaia nti site Jehova n'ubọchi Jehoiakim nwa Josaia, bú eze Juda, si