JEREMAIA 31:20
JEREMAIA 31:20 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ifrem, ọ bụghị nwa m nwoke, onye ihe ya na-atọ m ụtọ? Ọ bụ ezie na m na-ekwu okwu megide ya, ma anọkwa m na-echeta ya. Nʼihi ya, ihe banyere ya na-agụsị obi m agụụ ike. Ana m enwekwa obi ebere nʼebe ọ nọ.” Otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 31JEREMAIA 31:20 Bible Nso (IGBOB)
Efraim, ọ̀ bu nwa-nwoke di oké ọnu-ahia M'nwere? ọ̀ bu nwa nātọm utọ nke-uku? n'ihi na ka mb͕e ra M'nēkwu okwu megide ya, anamecheta ya nke-ọma rue ub͕u a: n'ihi nka ngiri-afọm adaworo ya udà; aghaghm inwe obi-ebere n'aru ya ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 31