JEREMAIA 31:16-17
JEREMAIA 31:16-17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma otu a ka ONYENWE ANYị kwuru, “Jide olu gị aka, ka ọ ghara ịkwa akwa, jidekwa anya gị abụọ, ka ha ghara ịgba anya mmiri, nʼihi na a ga-akwụ gị ụgwọ ọrụ nʼihi ọrụ gị.” Otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara. “Ha ga-esite nʼala ndị iro ha lọtakwa. Nʼihi ya, olileanya dịkwara ọdịnʼihu gị.” Otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri. “Ụmụ gị ga-alọtakwa nʼala nke aka ha.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 31JEREMAIA 31:16-17 Bible Nso (IGBOB)
Otú a ka Jehova siri: Jide olu-gi ka ọ ghara ikwa ákwá, jide kwa anya-gi abua ka ha ghara ib͕a anya-miri: n'ihi na ugwọ-ọlu di agākwu gi n'ọlu-gi, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta): ha gēsi kwa n'ala onye-iro lata. Olile-anya di-kwa-ra ọdi-n'iru-gi, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta); umu-gi gālata kwa n'ókè-ala-ha.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 31