Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JEREMAIA 29:10 - Compare All Versions

JEREMAIA 29:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ihe ndị a ka ONYENWE ANYị kwuru, “Mgbe iri afọ asaa m kwadoro maka Babilọn zuru, aga m abịa mezuo nkwa ahụ m kwere. Aga m eme ka unu lọtakwa nʼebe a.

JEREMAIA 29:10 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na otú a ka Jehova siri, Mb͕e ọgu arọ atọ na iri ruzuru nye Babilon, M'gēleta unu, me ka ezi okwum ahu guzosiere unu ike, n'ime ka unu lata n'ebe a.