Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JEREMAIA 25:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JEREMAIA 25:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ma mgbe iri afọ asaa zuru, aga m ata eze Babilọn na mba ya, bụ ala ndị Babilọn, ahụhụ nʼihi ajọ omume ha,” otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri, “Aga m emekwa ka ala ahụ ghọọ mkpọmkpọ ebe ruo mgbe ebighị ebi.

JEREMAIA 25:12 IGBOB (Bible Nso)

O gēru kwa, mb͕e ọgu arọ na iri ruzuru, na M'gēwere ajọ omume ha leta eze Babilon, leta kwa mba ahu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), leta kwa ala Kaldea; M'gēme kwa ya ka ọ ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu mb͕e ebighi-ebi.