Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JEREMAIA 20:2 - Compare All Versions

JEREMAIA 20:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

o nyere iwu ka e tie Jeremaya, bụ onye amụma ihe, kee ya agbụ, tinye ya nʼọnụ ụzọ ama Dị Elu nke Benjamin, nke dị ụlọnsọ ukwu ONYENWE ANYị.

JEREMAIA 20:2 IGBOB (Bible Nso)

Pashua we tie Jeremaia, bú onye-amuma, ihe, tiye ya n'ọtọsi ahu nke di n'ọnu-uzọ-ama Benjamin di n'elu, nke di n'ulo Jehova.