JEREMAIA 19:15 - Compare All Versions
JEREMAIA 19:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Otu a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, onye bụ Chineke nke Izrel sịrị, ‘Geenụ ntị! Ana m aga ime ka ihe ọjọọ ahụ m kwuru okwu ya bịakwasị obodo a, na obodo nta niile gbara ya gburugburu, nʼihi na ha bụ ndị isiike, ndị jụrụ ige ntị nʼokwu m.’ ”
Kesaa
JEREMAIA 19 BIUJEREMAIA 19:15 IGBOB (Bible Nso)
Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke nke Israel, siri, Le, M'gaje ime ka ihe ọjọ a nile biakwasi obodo a, biakwasi kwa obodo-ya nile, bú nke M'kwuworo megide ya; n'ihi na ha ekwesiwo olu-ha ike, ka ha ghara inu okwum nile.
Kesaa
JEREMAIA 19 IGBOB