JEREMAIA 17:10 - Compare All Versions
JEREMAIA 17:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị na-enyocha obi, na-anwụpụta ihe dị nʼime mmụọ, nʼihi ịkwụ mmadụ ụgwọ dịka ọrụ ya si dị, na dịka ihe ruuru ya si dị nʼihi ọrụ ya.”
Kesaa
JEREMAIA 17 BIUJEREMAIA 17:10 IGBOB (Bible Nso)
Mu onwem, bú Jehova, nēnyocha obi, nānwa akuru, ọbuná inye onye ọ bula dika uzọ-ya nile si di, dika nkpuru nke omume-ya nile si di.
Kesaa
JEREMAIA 17 IGBOB