JEREMAIA 11:20 - Compare All Versions
JEREMAIA 11:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma gị, ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, ị bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi, na-anwapụtakwa obi mmadụ na mmụọ ya. Mee ka m hụ mgbe ị ga-abọ ọbọ megide ha, nʼihi na ọ bụ nʼaka gị ka m na-etinye okwu a metụtara m.
Kesaa
JEREMAIA 11 BIUJEREMAIA 11:20 IGBOB (Bible Nso)
Ma, Gi Jehova nke usu nile nke ndi-agha, Onye nēkpe ikpe n'ezi omume, Onye nānwa akuru na obi, kwe ka m'hu ọ́bọ̀-Gi nke I gābọ̀ ha: n'ihi na Gi ka m'kpugheworo okwu-ikpem.
Kesaa
JEREMAIA 11 IGBOB