NDI-IKPE 21:17-18
NDI-IKPE 21:17-18 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ndị Benjamin fọdụrụ ndụ aghaghị inweta ndị ga-anọchi anya ha,” bụ ihe ha kwuru, “ka otu nʼime ebo Izrel ghara ịbụ ndị e kpochapụrụ ekpochapụ. Ma anyị enweghị ike inye ha ndị nwunye site nʼụmụ anyị ndị inyom, nʼihi na ụmụ Izrel ṅụrụ iyi sị, ‘Onye abụrụ ọnụ ka ọ bụ, bụ onye ọbụla nke nyere onye Benjamin nwunye.’
Kesaa
Gụọ NDI-IKPE 21NDI-IKPE 21:17-18 Bible Nso (IGBOB)
Ha we si, Ihe-nnweta nke ndi b͕apuru ab͕apu ka ala nke Benjamin bu, ka aghara ihichapu ebo n'Israel. Ma ayi onwe-ayi apughi inye ha nwunye sitere n'umu-ayi ndinyom: n'ihi na umu Israel ṅuru iyi, si, Onye anābu ọnu ka ọ bu, bú onye nēnye Benjamin nwunye.
Kesaa
Gụọ NDI-IKPE 21