NDI-IKPE 14:19
NDI-IKPE 14:19 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Otu mgbe ahụ kwa, Mmụọ ONYENWE ANYị bịakwasịrị ya. O sitere nʼebe ahụ pụọ, gaa nʼobodo Ashkelọn. Nʼebe ahụ ka ọ nọ tigbuo iri mmadụ atọ, napụ ha uwe ha niile, chịrị ha chịnye ndị ahụ kọwaara ya ilu ahụ. Ma site nʼoke iwe, o laghachiri nʼụlọ nna ya.
Kesaa
Gụọ NDI-IKPE 14