NDI-IKPE 11:30-31
NDI-IKPE 11:30-31 Bible Nso (IGBOB)
Jefta we kwe Jehova nkwa, si, Ọ buru na I nye umu Amon n'akam n'ezie, o gēru kwa, na ihe ọ bula nke gēsi n'ọnu-uzọ ulom puta izutem, mb͕e m'siri n'umu Amon lata n'udo, Jehova gēnwe ya, m'gēsure kwa ya ka ọ buru àjà-nsure-ọku.
Kesaa
Gụọ NDI-IKPE 11NDI-IKPE 11:30-31 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Jefta kwere ONYENWE ANYị nkwa sị ya, “Ọ bụrụ na ị ga-enyefe ndị Amọn nʼaka m, ihe ọbụla sitere nʼọnụ ụzọ ụlọ m pụta izute m mgbe m lọghachiri nʼọnọdụ mmeri megide ndị Amọn, ga-abụ nke ONYENWE ANYị. Aga m eji ya chụọ aja nsure ọkụ.”
Kesaa
Gụọ NDI-IKPE 11