NDI-IKPE 1:1-3
NDI-IKPE 1:1-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe Joshua nwụrụ, ụmụ Izrel jụrụ ONYENWE ANYị sị, “Olee ebo ga-ebu ụzọ gaa lụso ndị Kenan agha nʼihi anyị?” ONYENWE ANYị zara, “Ọ bụ ebo Juda. Enyefeela m ala ahụ nʼaka ha.” Ndị Juda gwara ụmụ nwanne ha ndị ebo Simiọn sị, “Soronụ anyị banye nʼala ahụ anyị ketara site nʼife nza, ka anyị ga lụso ndị Kenan agha. Anyị ga-esokwara unu banye nʼala nke unu.” Ya mere, ndị ebo Simiọn soro ha gaa.
Kesaa
Gụọ NDI-IKPE 1NDI-IKPE 1:1-3 Bible Nso (IGBOB)
O rue, mb͕e ọnwu Joshua gasiri, na umu Israel juru Jehova ase, si, Ònye gēbu uzọ rigoro ayi imegide ndi Kenean, ibuso ha agha? Jehova we si, Juda gārigo: le, enyewom ala nka n'aka-ya. Juda we si Simeon, bú nwa-nne-ya, Sorom rigo n'ala-ife-nzàm, ka ayi we buso ndi Kenean agha; mu onwem gēsoro kwa gi je n'ala-ife-nzà-gi. Simeon we soro ya je.
Kesaa
Gụọ NDI-IKPE 1