Mafee gaa na ọdịnaya

JEMES 5:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JEMES 5:2 IGBOB (Bible Nso)

Àkù-unu erewo uré, uwe nile unu aghọwo kwa ihe nla ripiaworo.

JEMES 5 IGBOB

JEMES 5:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Akụnụba unu ebidola ịta nchara, mkpu eripịakwala uwe unu.

JEMES 5 BIU