JEMES 3:9 - Compare All Versions
JEMES 3:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ya ka anyị ji eto Onyenwe anyị na Nna anyị. Ọ bụkwa ya ka anyị ji abụ mmadụ ibe anyị ọnụ, bụ ndị Chineke mere nʼoyiyi nke ya.
Kesaa
JEMES 3 BIUJEMES 3:9 IGBOB (Bible Nso)
Ọ bu nka ka ayi ji nāgọzi Onye-nwe-ayi, bú Nna-ayi; nka ka ayi ji kwa nābu madu ọnu, ndi ekèworo dika oyiyi Chineke si di
Kesaa
JEMES 3 IGBOB