Mafee gaa na ọdịnaya

JEMES 2:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JEMES 2:25 IGBOB (Bible Nso)

Ma n'uzọ di otù a èsiteghi kwa n'ọlu gu Rehab, bú nwanyi nākwa iko, n'onye ezi omume, mb͕e ọ kpọbatara ndi-ozi ahu, we zipu ha n'uzọ di iche?

JEMES 2 IGBOB

JEMES 2:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼotu ụzọ ahụ, agụnyeghị Rehab, nwanyị akwụna ahụ nʼonye ezi omume nʼihi ọrụ ọ rụrụ, mgbe ọ kpọbatara ndị nnyopụta ahụ ma zipụkwa ha site nʼụzọ dị iche?

JEMES 2 BIU