Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

JEMES 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JEMES 2:2 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na asi na otù nwoke nke yiri nb͕a-aka ọla-edo na uwe mara nma nke-uku bata na nzukọ-unu, ma asi na otù ob͕eye nke yiri uwe ruru inyi bata kwa

Kekọrịta
JEMES 2 IGBOB

JEMES 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ bụrụ na onye ọgaranya yi uwe mara mma, yikwara mgbaaka ọlaedo na mkpịsịaka ya, abata nʼụlọ nzukọ unu, ọ bụrụkwa na nwa ogbenye abata nke yi uwe na-adịghị ọcha

Kekọrịta
JEMES 2 BIU