JEMES 1:23-24
JEMES 1:23-24 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼihi na onye ọbụla na-ege ntị nʼokwu ọbụla ma hapụ iji ihe ọ nụrụ mee ihe, dị ka nwoke na-ele ihu ya nʼenyo. O lesịa onwe ya pụọ, o chefuo ihe ihu ya yiri ma nwa oge nta gasịa.
Kesaa
Gụọ JEMES 1