Mafee gaa na ọdịnaya

AISAIA 65:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

AISAIA 65:2 IGBOB (Bible Nso)

Ab͕asawom akam abua ogologo ubọchi nile nye otù ndi nke nēwezuga onwe-ha, ndi nēje ije n'uzọ nādighi nma, nēso èchìchè nile nke aka ha

AISAIA 65 IGBOB

AISAIA 65:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ogologo ụbọchị niile ka m gbasapụrụ aka m abụọ nye ndị na-enupu isi, bụ ndị na-agbaso ụzọ na-ezighị ezi ndị a na-agbaso ihe ọbụla ha tụpụtara nʼuche ha

AISAIA 65 BIU