AISAIA 62:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
AISAIA 62:6 IGBOB (Bible Nso)
N'elu mb͕idi-gi nile, Jerusalem, ka M'doworo ndi-nche; ogologo ubọchi nile ehihie na abali, mb͕e nile, ha agaghi-edebe ọnu-ha du: unu ndi nēchetara Jehova ihe, unu ederela du
AISAIA 62:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Enyela m ndị nche ọnọdụ ọrụ nʼelu mgbidi gị niile, Jerusalem. Ha agaghị edebe ọnụ ha duu mgbe ọbụla, ma ehihie ma abalị. Unu ndị na-akpọku ONYENWE ANYị, unu enyela onwe unu izuike.