Mafee gaa na ọdịnaya

AISAIA 62:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

AISAIA 62:1 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi Zaion m'gaghi-edebe ọnum du, na n'ihi Jerusalem m'gaghi-anọ jū, rue mb͕e ezi omume-ya gāputa ihè dika onwu-maramara, nzọputa-ya kwa dika ọwa nke nēnwu enwu.

AISAIA 62 IGBOB

AISAIA 62:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi Zayọn agaghị m emechi ọnụ, nʼihi Jerusalem agaghị m anọ jii, ruo mgbe ezi omume ya ga-enwuwa dịka ihe ụtụtụ; mgbe nzọpụta ya kwa ga-enwukwa dịka ọwaọkụ na-enwu enwu.

AISAIA 62 BIU