AISAIA 48:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
AISAIA 48:2 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ha akpọwo onwe-ha ndi sitere n'obodo nsọ, ọ bu kwa Chineke Israel ka ha dabereworo; Jehova usu nile nke ndi-agha bu aha-Ya.
AISAIA 48:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu ndị na-akpa nganga na unu bụ ndị bi nʼobodo dị nsọ, ndị na-anyakwa isi na unu na-adabere na Chineke Izrel. Onye aha ya bụ ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile.