AISAIA 45:1
AISAIA 45:1 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Nke a ka ONYENWE ANYị na-ekwu nye ohu ya nke o tere mmanụ, bụ Sairọs, onye m ga-eji aka nri ya megide mba niile, mee ka ha nọrọ nʼokpuru ya, napụkwa ndị eze ngwa agha ha niile, megheere ya ọnụ ụzọ niile nke na ọ dịkwaghị ọnụ ụzọ ama a ga-emechibido ya.
Kesaa
Gụọ AISAIA 45