AISAIA 43:6-7 - Compare All Versions
AISAIA 43:6-7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m enyekwa ugwu na ndịda iwu sị ha, ‘Hapụnụ ha ka ha laa, unu egbochikwala ha.’ Hapụnụ ndị m ka ha site nʼala niile dị anya nke nsọtụ ụwa lọghachi, onye ọbụla nke a na-akpọ aha m, onye m kere nʼihi otuto m, onye m kpụrụ, ma meekwa.”
Kesaa
AISAIA 43 BIUAISAIA 43:6-7 IGBOB (Bible Nso)
M'gāsi Ugwu, Nye; si kwa Ndida, Eb͕ochila: me ka umum ndikom si n'ebe di anya bia, gi me kwa ka umum ndinyom si na nsọtu uwa bia; onye ọ bula nke anākpọ n'aham, nke M'kèwo-kwa-ra nye nsọpurum; akpuwom ya; e, emewom ya.
Kesaa
AISAIA 43 IGBOB