AISAIA 43:3 - Compare All Versions
AISAIA 43:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị Chineke gị, Onye nzọpụta gị, na Onye nsọ nke Izrel. Ewerela m Ijipt na Kush na Seba nye ka ha bụrụ ihe i ji gbara onwe gị.
Kesaa
AISAIA 43 BIUAISAIA 43:3 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-gi, na Onye Nsọ nke Israel, na onye-nzọputa-gi; enyewom Ijipt ka ọ buru ihe-nb͕aputa-gi, enyewom Etiopia na Seba n'ọnọdu gi.
Kesaa
AISAIA 43 IGBOB