AISAIA 43:13 - Compare All Versions
AISAIA 43:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“E, site nʼebighị ebi ruo nʼebighị ebi, mụ onwe m bụ Chineke. Ọ dịghị onye pụrụ ịnapụta m ihe m ji nʼaka. Mgbe m rụrụ ọrụ, onye pụrụ ịgbanwe ya?”
Kesaa
AISAIA 43 BIUAISAIA 43:13 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ, site n'ubọchi ta Mu onwem bu Ya; ọ dighi kwa onye nānaputa n'akam: anamalu ọlu, ònye gēme kwa ka ọ laghachi azu?
Kesaa
AISAIA 43 IGBOB