AISAIA 43:11 - Compare All Versions
AISAIA 43:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mụ, ọ bụ na naanị m, bụ ONYENWE ANYị, ọ dịkwaghị onye nzọpụta ọzọ dị ma ewezuga m.
Kesaa
AISAIA 43 BIUAISAIA 43:11 IGBOB (Bible Nso)
Mu onwem, ọbuná Mu onwem, bu Jehova; ọ dighi kwa onye-nzọputa di ma-ọbughi náním.
Kesaa
AISAIA 43 IGBOB