AISAIA 42:9 - Compare All Versions
AISAIA 42:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lee ihe ochie emezuola ma nke ọhụrụ ka m na-ekwupụta. Tupu ha pụta ìhè ana m akpọsa ha nye unu.”
Kesaa
AISAIA 42 BIUAISAIA 42:9 IGBOB (Bible Nso)
Ihe mbu, le, ha abiawo, ọ bu kwa ihe ọhu di iche iche ka Mu onwem nēgosi: tutu ha epue anameme ka unu nuru ha.
Kesaa
AISAIA 42 IGBOB