Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 42:8 - Compare All Versions

AISAIA 42:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị! Nke a bụkwa aha m. Agaghị m enye onye ọzọ ugwu na nsọpụrụ m. Mụ na arụsị a pịrị apị agakwaghị azọ otuto m.

AISAIA 42:8 IGBOB (Bible Nso)

Mu onwem bu Jehova; nke ahu bu aham: M'gaghi-enye kwa onye ọzọ nsọpurum, M'gaghi-enye kwa arusi di iche iche apiri api otutom.