AISAIA 41:9 - Compare All Versions
AISAIA 41:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Esitere m na nsọtụ niile nke ụwa kpọghachi unu, gwa unu na ohu m ka unu bụ, nʼihi na ahọpụtala m unu, agakwaghị m ahapụ unu.
Kesaa
AISAIA 41 BIUAISAIA 41:9 IGBOB (Bible Nso)
gi onye M'jidesiworo ike site na nsọtu nile nke uwa, ọ bu kwa n'akuku-ya nile ka M'kpọputara gi, we si gi, Orùm ka i bu, arọputawom i, ajughm i aju
Kesaa
AISAIA 41 IGBOB