AISAIA 41:12 - Compare All Versions
AISAIA 41:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu ga-ele anya ha, chọọ ha, ma ọ dịghị onye ọbụla nʼime ha ga-afọdụ ndụ. Ndị a na-ebuso unu agha ga-abụ naanị ihe efu.
Kesaa
AISAIA 41 BIUAISAIA 41:12 IGBOB (Bible Nso)
I gāchọ ha, ma i gaghi-achọta ha, bú ndi gi na ha nēse okwu: ha gādi ka ihe nābughi ihe na dika ihe-efu, bú ndi nēbuso gi agha.
Kesaa
AISAIA 41 IGBOB