Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 40:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

AISAIA 40:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gị onye na-eweta oziọma nye Zayọn, rigoro nʼelu ugwu; gị onye na-eweta oziọma nye Jerusalem, welie olu gị elu tisie mkpu ike; e, tisie mkpu ike, atụla egwu. Gwa obodo niile nke Juda okwu sị ha: “Chineke unu na-abịa.”

AISAIA 40:9 IGBOB (Bible Nso)

Rigo n'elu ugwu di elu, gi nwanyi nēzisa ozi ọma, bú Zaion; welie olu-gi n'ike, gi nwanyi nēzisa ozi ọma, bú Jerusalem; welie ya, atula egwu; si obodo nile nke Juda, Le, Chineke-unu!