Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 40:2 - Compare All Versions

AISAIA 40:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Were nwayọọ gwa Jerusalem okwu, gwa ya; na ụbọchị ọjọọ ya niile agwụla, na a kwụzuola ụgwọ mmehie ya niile, na o sitela nʼaka ONYENWE ANYị nata ụgwọ ọrụ karịrị okpukpu abụọ nke mmehie ya niile.

AISAIA 40:2 IGBOB (Bible Nso)

Gwanu Jerusalem okwu gābà ya n'obi, kpọ-kwa-nu ya òkù, si, na obubu-agha-ya ezuwo, na ahuhu ajọ omume-ya atọjuwo Chineke utọ, na ọ natawo n'aka Jehova okpukpu abua n'ihi nmehie-ya nile.