AISAIA 4:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
AISAIA 4:3 IGBOB (Bible Nso)
O gēru kwa, na onye emeworo ka ọ fọdu na Zaion, na onye fọduru na Jeruzalem, onye nsọ ka agākpọ ya, bú onye ọ bula nke edeworo ya n'akwukwọ idi ndu nime Jerusalem
AISAIA 4:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị ahapụrụ na Zayọn, ndị nọ na Jerusalem ka a ga-akpọ ndị dị nsọ, bụ ndị ahụ niile e dere aha ha nʼetiti ndị bi nʼime Jerusalem.