AISAIA 36:21 - Compare All Versions
AISAIA 36:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị ahụ niile gbara nkịtị, ha ekwughị ihe ọbụla, nʼihi na eze nyere ha iwu sị, “Unu azaghachila ya.”
Kesaa
AISAIA 36 BIUAISAIA 36:21 IGBOB (Bible Nso)
Ma ha b͕ara nkiti, ha azaghi kwa ya okwu: n'ihi na ihe eze nyere n'iwu bu nka, si, Unu azala ya.
Kesaa
AISAIA 36 IGBOB