AISAIA 36:20 - Compare All Versions
AISAIA 36:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Olee chi nʼime chi mba ndị a niile, bụ ndị zọpụtarala ala ha site nʼaka m? Unu si aṅaa chee na ONYENWE ANYị pụrụ ịzọpụta Jerusalem site nʼaka m?”
Kesaa
AISAIA 36 BIUAISAIA 36:20 IGBOB (Bible Nso)
Òle ndi n'etiti chi nile nke ala ndia ka ha bu, bú ndi naputara ala-ha n'-akam, na Jehova gānaputa Jerusalem n'akam?
Kesaa
AISAIA 36 IGBOB