AISAIA 36:1 - Compare All Versions
AISAIA 36:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼafọ nke iri na anọ nke ọchịchị eze Hezekaya, Senakerib, bụ eze Asịrịa, busoro obodo Juda niile e wusiri ike agha, meriekwa ha.
Kesaa
AISAIA 36 BIUAISAIA 36:1 IGBOB (Bible Nso)
O rue, n'arọ nke-iri-na-anọ nke eze, bú Hezekaia, na Senakerib, bú eze Asiria, rigoro imegide obodo nile ewusiri ike nke Juda, were ha.
Kesaa
AISAIA 36 IGBOB