Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 35:6 - Compare All Versions

AISAIA 35:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ ga-eme ka onye ngwụrọ wulie elu dịka ele, meekwa ka ndị na-adịghị ekwu okwu tie mkpu ọṅụ. Mmiri ga-agbawapụta sọọ nʼọzara, mmiri iyi ga-ejupụtakwa nʼala kpọrọ nkụ.

AISAIA 35:6 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu ka onye-ngwurọ gāmali dika ele, ire onye-ob͕i gēti kwa nkpu ọṅù: n'ihi na n'ọzara ka miri nāb͕awaputa, miri-iyi kwa n'ala ihe nādighi.