AISAIA 35:5 - Compare All Versions
AISAIA 35:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ bịara, ọ ga-emeghe anya ndị kpuru ìsì, meekwa ka ndị ntị chiri nụ ihe.
Kesaa
AISAIA 35 BIUAISAIA 35:5 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e ahu ka agēmeghe anya ndi-ìsì, ọ bu kwa nti nke ndi nti chiri ka agēmeghe.
Kesaa
AISAIA 35 IGBOB