Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 34:16 - Compare All Versions

AISAIA 34:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nyochaa akwụkwọ nsọ ka ị gụọ ihe ONYENWE ANYị gaje ime: Ọ dịghị anụ ọhịa ọbụla ga-efu. Ọ dịghị nke ọbụla ga-anọ nʼebe ahụ hapụ ịkpọ ibe ya, nʼihi na ọnụ ya enyela iwu a. Mmụọ ya ga-achịkọtakwa ha.

AISAIA 34:16 IGBOB (Bible Nso)

Chọputanu n'akwukwọ Jehova, gua: ọ dighi otù nime ndia fọduru inọ ya, otù eleghi anya ibe-ya ma ọ biagh: n'ihi na ọnum, nke ahu nyere iwu, Mọ-Ya kwa, Ya onwe-ya chikọtara ha.