AISAIA 34:13 - Compare All Versions
AISAIA 34:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ogwu ga-etochi ụlọ ukwu ya niile; ebe ya niile e wusiri ike ga-aghọ ahịhịa ogwu, ọ ga-abụkwa ụlọ nkịta ọhịa na nke ikwighịkwighị.
Kesaa
AISAIA 34 BIUAISAIA 34:13 IGBOB (Bible Nso)
Ogwu gēpú kwa n'ulo-elu-ya nile, akuba na ọhia-ogwu n'ebe-ya nile ewusiri ike: o we ghọ ebe-obibi nkita-ọhia, ogige nke diri enyi-nnunu.
Kesaa
AISAIA 34 IGBOB