AISAIA 33:6 - Compare All Versions
AISAIA 33:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-abụ ntọala guzosiri ike nke oge unu niile, ụlọakụ dị ukwu nke nzọpụta, na amamihe na ihe ọmụma; egwu ONYENWE ANYị bụ igodo nke akụ a.
Kesaa
AISAIA 33 BIUAISAIA 33:6 IGBOB (Bible Nso)
Ikwesi-ntukwasi-obi gādi kwa na mb͕e-gi nile, iba-uba nke nzọputa na amam-ihe na ihe-ọmuma: egwu Jehova, nke ahu bu àkù-ya.
Kesaa
AISAIA 33 IGBOB