AISAIA 32:18 - Compare All Versions
AISAIA 32:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị m ga-ebi nʼebe obibi nke udo, nʼụlọ nwere ezi nchekwa, nʼebe izuike nke nsogbu na-adịghị.
Kesaa
AISAIA 32 BIUAISAIA 32:18 IGBOB (Bible Nso)
Ndim gānọ kwa n'ulo-obibi udo, na n'ebe-obibi di iche iche kwesiri ntukwasi-obi, na n'ebe-izu-ike di iche iche di jū.
Kesaa
AISAIA 32 IGBOB